Levitikọs 26:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma ndị fọdụrụ n’etiti unu ga-erekasị+ n’ala ndị iro unu n’ihi njehie ha. Ee, ọbụna n’ihi njehie nke ndị nna ha,+ ha ga-erekasị dị ka ha rekasịworo. Abụ Ọma 106:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị emehiewo dị nnọọ ka nna nna anyị hà mehiere;+Anyị emewo ihe ọjọọ; anyị emewo ajọ omume.+
39 Ma ndị fọdụrụ n’etiti unu ga-erekasị+ n’ala ndị iro unu n’ihi njehie ha. Ee, ọbụna n’ihi njehie nke ndị nna ha,+ ha ga-erekasị dị ka ha rekasịworo.