-
Aịzaya 66:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 Ha ga-eji ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya na ụgbọala e mechiri elu ya emechi na ịnyịnya ibu na nne kamel+ ndị na-awụ ọsọ bute ụmụnne unu niile site ná mba niile+ dị ka onyinye a ga-enye Jehova,+ bute ha n’ugwu nsọ m,+ bụ́ Jeruselem,” ka Jehova kwuru, “dị nnọọ ka mgbe ụmụ Izrel na-eji arịa dị ọcha ebubata onyinye n’ụlọ Jehova.”+
-