2 Ihe E Mere 35:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ihe a dum gasịrị, mgbe Josaya dozichara ụlọ ahụ, Niko+ bụ́ eze Ijipt+ bịara ibuso Kakemish+ nke dị n’ikpere osimiri Yufretis agha. Josaya+ wee gaa ibuso ya agha.+
20 Mgbe ihe a dum gasịrị, mgbe Josaya dozichara ụlọ ahụ, Niko+ bụ́ eze Ijipt+ bịara ibuso Kakemish+ nke dị n’ikpere osimiri Yufretis agha. Josaya+ wee gaa ibuso ya agha.+