1 Ndị Eze 18:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ehab wee lawa ịga rie ihe nakwa ịṅụ ihe ọṅụṅụ. Ma Ịlaịja gbagooro n’elu ugwu Kamel wee hulata ala+ ma kpunye ihu ya n’agbata ikpere ya abụọ.+
42 Ehab wee lawa ịga rie ihe nakwa ịṅụ ihe ọṅụṅụ. Ma Ịlaịja gbagooro n’elu ugwu Kamel wee hulata ala+ ma kpunye ihu ya n’agbata ikpere ya abụọ.+