3 Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, kwakọta ngwongwo ị ga-ebu pụọ dị ka onye a dọọrọ n’agha, buru ya pụọ n’ihu ha n’ehihie dị ka onye a dọọrọ n’agha, si n’obodo gị pụọ n’ihu ha gaa n’obodo ọzọ dị ka onye a dọọrọ n’agha. Ma eleghị anya, ha ga-ahụ ya, ọ bụ ezie na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+