Jeremaya 48:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Si n’ọnọdụ gị dị ebube rịtuo, nọdụ ala ka akpịrị kpọọ gị nkụ, gị ada+ bụ́ Daịbọn,+ bụ́ nwaanyị bi n’ime ya; n’ihi na onye bukọọrọ ihe dị na Moab abịawo ịwakpo gị. Ọ ga-ala ebe gị niile e wusiri ike n’iyi.+
18 “Si n’ọnọdụ gị dị ebube rịtuo, nọdụ ala ka akpịrị kpọọ gị nkụ, gị ada+ bụ́ Daịbọn,+ bụ́ nwaanyị bi n’ime ya; n’ihi na onye bukọọrọ ihe dị na Moab abịawo ịwakpo gị. Ọ ga-ala ebe gị niile e wusiri ike n’iyi.+