47Gbadata nọdụ ala n’ájá,+ gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Babịlọn.+ Nọdụ n’ala nkịtị n’ebe ocheeze na-adịghị,+ gị ada bụ́ ndị Kaldia.+ N’ihi na ị gaghị abụkwa onye ndị mmadụ na-akpọ onye na-agbasighị ike na onye a zụtọrọ azụtọ.+
19 Kwakọta ngwongwo ị ga-ebu mgbe a ga-adọrọ gị n’agha,+ gị ada+ bụ́ Ijipt, bụ́ nwaanyị bi n’ime ya. N’ihi na Nọf+ ga-aghọ ihe ijuanya, a ga-agbakwa ya ọkụ ka a ghara inwe onye bi ya.+