Jeremaya 44:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị maka ndị Juu niile bi n’ala Ijipt,+ bụ́ ndị bi na Migdọl+ na Tapanhis+ na Nọf+ nakwa n’ala Patrọs,+ sị:
44 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị maka ndị Juu niile bi n’ala Ijipt,+ bụ́ ndị bi na Migdọl+ na Tapanhis+ na Nọf+ nakwa n’ala Patrọs,+ sị: