Ọnụ Ọgụgụ 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ihi ya, ka anyị gbaa ha ụta.Heshbọn ga-ala n’iyi ruo Daịbọn,+Ndị inyom ga-ala n’iyi ruo Nofa, ndị ikom ga-alakwa n’iyi ruo Medeba.”+ Joshụa 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Heshbọn+ na obodo+ ya niile ndị dị n’ala dị larịị, Daịbọn+ na Bemọt-bel+ na Bet-bel-mion,+ Aịzaya 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ gbagowo n’Ụlọ Nsọ nakwa na Daịbọn,+ n’ebe ndị dị elu, ịkwa ákwá. Moab na-eti mkpu ákwá n’ihi Nibo+ nakwa n’ihi Medeba.+ Isi ndị niile nọ n’ime ya kwọchara akwọcha;+ a kpụrụ ajị agba ọ bụla akpụ.
30 N’ihi ya, ka anyị gbaa ha ụta.Heshbọn ga-ala n’iyi ruo Daịbọn,+Ndị inyom ga-ala n’iyi ruo Nofa, ndị ikom ga-alakwa n’iyi ruo Medeba.”+
2 Ọ gbagowo n’Ụlọ Nsọ nakwa na Daịbọn,+ n’ebe ndị dị elu, ịkwa ákwá. Moab na-eti mkpu ákwá n’ihi Nibo+ nakwa n’ihi Medeba.+ Isi ndị niile nọ n’ime ya kwọchara akwọcha;+ a kpụrụ ajị agba ọ bụla akpụ.