Aịzaya 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ị ga-ada wee nọrọ n’ala na-ekwu okwu, ụda olu gị ga-adị ala dị ka nke onye si n’ime ala na-ekwu okwu.+ Dị ka olu onye na-agba afa, olu gị ga-esi n’ala na-adapụta, okwu gị ga-esikwa n’ime ala na-adapụta nwayọọ nwayọọ.+
4 Ị ga-ada wee nọrọ n’ala na-ekwu okwu, ụda olu gị ga-adị ala dị ka nke onye si n’ime ala na-ekwu okwu.+ Dị ka olu onye na-agba afa, olu gị ga-esi n’ala na-adapụta, okwu gị ga-esikwa n’ime ala na-adapụta nwayọọ nwayọọ.+