Aịzaya 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ya mere, lee! Jehova ga-eme ka ọtụtụ mmiri dị ike nke Osimiri Yufretis,+ bụ́ eze Asiria+ na ebube ya dum,+ gbagote buso ha agha.+ Ọ ga-etokwa wee tochie ọwa mmiri ya niile, sọrọkwa gafee akụkụ ya niile,
7 ya mere, lee! Jehova ga-eme ka ọtụtụ mmiri dị ike nke Osimiri Yufretis,+ bụ́ eze Asiria+ na ebube ya dum,+ gbagote buso ha agha.+ Ọ ga-etokwa wee tochie ọwa mmiri ya niile, sọrọkwa gafee akụkụ ya niile,