Aịzaya 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ala a eruwela uju,+ ike agwụwo ya. Elu ala akpọwo nkụ, ike agwụwo ya. Ndị ukwu n’etiti ndị ala a atawo ahụ́.+ Hosia 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ ya mere ala a ga-eji ruo uju,+ onye ọ bụla bi n’ime ya ga-atụbọ, tinyere anụ ọhịa na anụ ufe nke eluigwe, ọbụna azụ̀ ndị dị n’oké osimiri ga-anwụ.+ Joel 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E bibiwo ihe ndị dị n’ubi,+ ala na-eru uju;+ n’ihi na e bibiwo ọka, mmanya ọhụrụ atakọwo,+ mmanụ adịkwaghị agbapụta.+
4 Ala a eruwela uju,+ ike agwụwo ya. Elu ala akpọwo nkụ, ike agwụwo ya. Ndị ukwu n’etiti ndị ala a atawo ahụ́.+
3 Ọ bụ ya mere ala a ga-eji ruo uju,+ onye ọ bụla bi n’ime ya ga-atụbọ, tinyere anụ ọhịa na anụ ufe nke eluigwe, ọbụna azụ̀ ndị dị n’oké osimiri ga-anwụ.+
10 E bibiwo ihe ndị dị n’ubi,+ ala na-eru uju;+ n’ihi na e bibiwo ọka, mmanya ọhụrụ atakọwo,+ mmanụ adịkwaghị agbapụta.+