28 N’ihi ya, ala ahụ ga-eru uju,+ eluigwe ga-agbakwa ọchịchịrị.+ Ọ bụ n’ihi na ekwuwo m ya, echebaworo m ya echiche, enweghịkwa m mwute, agaghịkwa m ala azụ n’ime ya.+
8 Ọ́ bụghị n’ihi nke a ka ala ga-ama jijiji,+ meekwa ka onye ọ bụla bi n’ime ya ruo uju?+ Ọ́ bụghịkwa n’ihi nke a ka ọ ga-eto dị ka osimiri Naịl, maliekwa elu ma talata dị ka osimiri Naịl nke Ijipt?’+