Diuterọnọmi 32:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Mgbe m ga-amụ mma agha m nke na-egbu maramara,+Mgbe aka m ga-eme ihe e kpere n’ikpe,+M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị na-emegide m,+M ga-akwụkwa ndị kpọrọ m oké asị ụgwọ.+ Ezikiel 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sị ala Izrel, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị,+ m ga-amịpụtakwa mma agha m n’ọbọ+ ya bipụ ma onye ezi omume ma onye ajọ omume n’etiti gị.+
41 Mgbe m ga-amụ mma agha m nke na-egbu maramara,+Mgbe aka m ga-eme ihe e kpere n’ikpe,+M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị na-emegide m,+M ga-akwụkwa ndị kpọrọ m oké asị ụgwọ.+
3 Sị ala Izrel, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị,+ m ga-amịpụtakwa mma agha m n’ọbọ+ ya bipụ ma onye ezi omume ma onye ajọ omume n’etiti gị.+