Job 30:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha enweghị ume n’ihi ịnọ n’ụkọ na agụụ,Ha na-ata ihe n’ógbè mmiri na-adịghị,+N’ebe e nwere oké ifufe na mbibi ụnyaahụ. Jeremaya 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-adị ka osisi guzo naanị ya na mbara ọzara, ọ gaghị ahụ mgbe ihe ọma bịara;+ kama ọ ga-ebi n’ebe kpọrọ nkụ n’ala ịkpa, n’ala nnu nke ọ na-adịghị onye bi ya.+
3 Ha enweghị ume n’ihi ịnọ n’ụkọ na agụụ,Ha na-ata ihe n’ógbè mmiri na-adịghị,+N’ebe e nwere oké ifufe na mbibi ụnyaahụ.
6 Ọ ga-adị ka osisi guzo naanị ya na mbara ọzara, ọ gaghị ahụ mgbe ihe ọma bịara;+ kama ọ ga-ebi n’ebe kpọrọ nkụ n’ala ịkpa, n’ala nnu nke ọ na-adịghị onye bi ya.+