10 N’ihi na ọbụna ubi vaịn nke dị eka iri+ ga-emepụta naanị ihe ga-eju otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat,+ ọbụna mkpụrụ juru otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ homa ga-amịta naanị otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa.+
23 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ebe ọ bụla a na-enwebu otu puku osisi vaịn, ndị ọnụ ahịa ha bụ otu puku mkpụrụ ego ọlaọcha,+ osisi ogwu na ahịhịa ga na-adị na ya.+