23 Ma Saịhọn ekweghị ka Izrel si n’ókèala ya gafere,+ kama Saịhọn kpọkọtara ndị ya niile wee gaa ibuso Izrel agha n’ala ịkpa, wee bịaruo Jehaz,+ malite ibuso Izrel agha.
20 Saịhọn ejighị n’aka ma ọ̀ bụ ngafe ka Izrel chọrọ isi n’ókèala ya gafere, Saịhọn wee gaa kpọkọta ndị ya niile, maa ụlọikwuu na Jehaz+ wee buso Izrel agha.+