8 Gị olileanya Izrel,+ Onye zọpụtara ya+ mgbe ọ nọ n’ahụhụ,+ gịnị mere i ji nọrọ dị ka onye mbịarambịa n’ala a, dị ka onye ije nke banyere n’ebe ọ ga-arahụ?+
13 Jehova, olileanya Izrel,+ ihere ga-eme ndị niile hapụrụ gị.+ Ndị si n’ife m ofufe dapụ,+ a ga-ede aha ha n’ájá, n’ihi na ha ahapụwo isi iyi nke mmiri na-enye ndụ, bụ́ Jehova.+