Jeremaya 50:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Hazienụ onwe unu buso Babịlọn agha n’akụkụ niile,+ unu ndị niile na-ekwe ụta.+ Gbaanụ ya ụta.+ Unu agbafọkwala akụ́ ọ bụla, n’ihi na ọ bụ Jehova ka o mehiere.+
14 Hazienụ onwe unu buso Babịlọn agha n’akụkụ niile,+ unu ndị niile na-ekwe ụta.+ Gbaanụ ya ụta.+ Unu agbafọkwala akụ́ ọ bụla, n’ihi na ọ bụ Jehova ka o mehiere.+