Aịzaya 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ị sịwo n’ime obi gị, ‘M ga-agbago n’eluigwe.+ M ga-ebuli ocheeze m+ ka ọ dị elu karịa kpakpando+ Chineke. M ga-anọdụ ala n’ugwu nzukọ,+ n’ime ime ebe ugwu.+ Aịzaya 47:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ọ dị Onye na-agbapụta anyị.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel.”+
13 Ma ị sịwo n’ime obi gị, ‘M ga-agbago n’eluigwe.+ M ga-ebuli ocheeze m+ ka ọ dị elu karịa kpakpando+ Chineke. M ga-anọdụ ala n’ugwu nzukọ,+ n’ime ime ebe ugwu.+