Mkpughe 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nwaanyị ahụ yi ákwà odo odo+ na ákwà uhie uhie,+ o jikwa ọlaedo na nkume dị oké ọnụ ahịa na nkume pel chọọ onwe ya mma,+ o jikwa iko ọlaedo+ nke jupụtara n’ihe arụ+ na ihe ndị na-adịghị ọcha o ji akwa iko n’aka.+
4 Nwaanyị ahụ yi ákwà odo odo+ na ákwà uhie uhie,+ o jikwa ọlaedo na nkume dị oké ọnụ ahịa na nkume pel chọọ onwe ya mma,+ o jikwa iko ọlaedo+ nke jupụtara n’ihe arụ+ na ihe ndị na-adịghị ọcha o ji akwa iko n’aka.+