29 Belshaza wee nye iwu, e wee yiwe Daniel uwe na-acha odo odo, yinyekwa ya ihe olu ọlaedo n’olu; e wee kpọsaa na ọ ga-abụ onye ọchịchị nke atọ n’alaeze ahụ.+
19 “Ma otu nwoke+ bara ọgaranya. Ọ na-ejikwa ákwà na-acha odo odo na ákwà linin achọ onwe ya mma, na-emekwa onwe ya obi ụtọ n’ụzọ okomoko site n’ụbọchị ruo n’ụbọchị.+