Matiu 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha na-arụ ọrụ niile ha na-arụ ka ndị mmadụ hụ ha;+ n’ihi na ha na-eme ka mkpọ̀ a na-etinye akụkụ Akwụkwọ Nsọ+ ụfọdụ ndị ha na-eyi dị ka ihe nchebe bukwuo ibu, na-emekwa ka ọnụ ọnụ uwe ha sakwuo mbara.+
5 Ha na-arụ ọrụ niile ha na-arụ ka ndị mmadụ hụ ha;+ n’ihi na ha na-eme ka mkpọ̀ a na-etinye akụkụ Akwụkwọ Nsọ+ ụfọdụ ndị ha na-eyi dị ka ihe nchebe bukwuo ibu, na-emekwa ka ọnụ ọnụ uwe ha sakwuo mbara.+