Joshụa 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee ruo na ngwa ngwa eze E-aị hụrụ ya, ya na ndị ya niile, bụ́ ndị ikom obodo ya, mere ọsọ ọsọ bilie n’isi ụtụtụ gaa ibuso Izrel agha, n’oge a kara aka, n’ihu mbara ọzara. Ma ọ maghị na e nwere ndị zoro n’azụ obodo ahụ.+
14 O wee ruo na ngwa ngwa eze E-aị hụrụ ya, ya na ndị ya niile, bụ́ ndị ikom obodo ya, mere ọsọ ọsọ bilie n’isi ụtụtụ gaa ibuso Izrel agha, n’oge a kara aka, n’ihu mbara ọzara. Ma ọ maghị na e nwere ndị zoro n’azụ obodo ahụ.+