Aịzaya 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 A ga-amagbu onye ọ bụla a hụrụ, a ga-ejikwa mma agha gbuo onye ọ bụla a nwụdere;+ Daniel 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ n’abalị ahụ ka e gburu Belshaza eze ndị Kaldia,+