Aịzaya 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma gị onwe gị, a tụfuola gị dị ka ome a na-asọ oyi, n’enweghị ebe a ga-eli gị.+ I yi ndị e gburu egbu dị ka uwe, bụ́ ndị e ji mma agha magbuo, ndị na-agbada na nkume ndị dị n’olulu,+ dị ka ozu a na-azọ ụkwụ.+ Jeremaya 50:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Gbuo ụmụ oké ehi ya niile.+ Ka e gbuo ha.+ Ahụhụ ga-adịrị ha n’ihi na ụbọchị ha, bụ́ oge a ga-elebara ha anya, eruwo!+ Jeremaya 51:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ka onye na-ekwe ụta hapụ ikwe ya.+ Ka onye yi uwe agha ghara ibili ọtọ. “Unu enwekwarala ụmụ okorobịa ya ọmịiko.+ Bibienụ ndị agha ya niile.+
19 Ma gị onwe gị, a tụfuola gị dị ka ome a na-asọ oyi, n’enweghị ebe a ga-eli gị.+ I yi ndị e gburu egbu dị ka uwe, bụ́ ndị e ji mma agha magbuo, ndị na-agbada na nkume ndị dị n’olulu,+ dị ka ozu a na-azọ ụkwụ.+
27 Gbuo ụmụ oké ehi ya niile.+ Ka e gbuo ha.+ Ahụhụ ga-adịrị ha n’ihi na ụbọchị ha, bụ́ oge a ga-elebara ha anya, eruwo!+
3 “Ka onye na-ekwe ụta hapụ ikwe ya.+ Ka onye yi uwe agha ghara ibili ọtọ. “Unu enwekwarala ụmụ okorobịa ya ọmịiko.+ Bibienụ ndị agha ya niile.+