Ọpụpụ 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mozis wee bịa kọọrọ ụmụ Izrel ihe niile Jehova kwuru na mkpebi ikpe ya niile,+ mmadụ niile wee jiri otu olu zaa, sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru.”+
3 Mozis wee bịa kọọrọ ụmụ Izrel ihe niile Jehova kwuru na mkpebi ikpe ya niile,+ mmadụ niile wee jiri otu olu zaa, sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru.”+