Hosia 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M wee deere ha ọtụtụ ihe dị n’iwu m;+ ha weere ya dị ka ihe na-agbasaghị ha.+ Ndị Rom 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma, ọ bụrụ na ị bụ onye Juu n’aha+ ma na-adabere n’iwu,+ jirikwa Chineke na-anya isi,+