2 Samuel 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Devid wee bụọ abụ iru uju+ a n’ihi Sọl na Jọnatan nwa ya+ Jeremaya 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Kpụọ isi gị, chịfuokwa ntutu gị,+ nọrọ n’ugwu ọhịa na-adịghị bụọ abụ iru uju,+ n’ihi na Jehova ajụwo+ ọgbọ ọ na-eweso iwe,+ ọ ga-agbahapụkwa ya.
29 “Kpụọ isi gị, chịfuokwa ntutu gị,+ nọrọ n’ugwu ọhịa na-adịghị bụọ abụ iru uju,+ n’ihi na Jehova ajụwo+ ọgbọ ọ na-eweso iwe,+ ọ ga-agbahapụkwa ya.