22 N’ihi na eze nwere ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish+ na-agba n’elu oké osimiri ya na ọtụtụ ụgbọ mmiri Haịram. Otu ugboro n’afọ atọ, ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo+ na ọlaọcha, ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.
21 N’ihi na ndị na-ejere Haịram+ ozi na-eji ụgbọ mmiri eze aga Tashish.+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo na ọlaọcha,+ ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.+