Jeremaya 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Iwe Jehova agaghị adajụ ruo mgbe o mere+ ihe dị ya n’obi, ruokwa mgbe o mezuru ya.+ N’oge ikpeazụ, unu ga-echebara ya echiche wee ghọta ya.+ Ezikiel 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova; ọ bụghị n’efu ka m kwuru+ na m ga-eme ka ọdachi a dakwasị ha.”’+
20 Iwe Jehova agaghị adajụ ruo mgbe o mere+ ihe dị ya n’obi, ruokwa mgbe o mezuru ya.+ N’oge ikpeazụ, unu ga-echebara ya echiche wee ghọta ya.+
10 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova; ọ bụghị n’efu ka m kwuru+ na m ga-eme ka ọdachi a dakwasị ha.”’+