Hagaị 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọ bụrụ na mmadụ eburu anụ dị nsọ n’ala ala uwe mwụda ya, ala ala uwe ya wee metụ achịcha ma ọ bụ ofe ma ọ bụ mmanya ma ọ bụ mmanụ ma ọ bụ ụdị ihe oriri ọ bụla, ọ̀ ga-aghọ ihe dị nsọ?”’”+ Ndị nchụàjà ahụ wee zaa, sị: “Ee e!”
12 “Ọ bụrụ na mmadụ eburu anụ dị nsọ n’ala ala uwe mwụda ya, ala ala uwe ya wee metụ achịcha ma ọ bụ ofe ma ọ bụ mmanya ma ọ bụ mmanụ ma ọ bụ ụdị ihe oriri ọ bụla, ọ̀ ga-aghọ ihe dị nsọ?”’”+ Ndị nchụàjà ahụ wee zaa, sị: “Ee e!”