Ezikiel 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Nwa nke mmadụ, ị̀ na-ahụ oké ihe arụ ha na-eme,+ bụ́ ihe ụlọ Izrel na-eme n’ebe a ka m wee hapụ ebe nsọ m?+ Ị ka ga-ahụ oké ihe arụ ndị ọzọ.”
6 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Nwa nke mmadụ, ị̀ na-ahụ oké ihe arụ ha na-eme,+ bụ́ ihe ụlọ Izrel na-eme n’ebe a ka m wee hapụ ebe nsọ m?+ Ị ka ga-ahụ oké ihe arụ ndị ọzọ.”