Abụ Ọma 78:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 N’ikpeazụ, ọ gbahapụrụ ụlọikwuu dị na Shaịlo,+Bụ́ ụlọikwuu o biri nke dị n’etiti ụmụ mmadụ.+ Jeremaya 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 m ga-eme ka ụlọ a dị ka nke ahụ dị na Shaịlo,+ m ga-emekwa ka obodo a ghọọ ihe a bụrụ ọnụ n’anya mba niile.’”’”+
6 m ga-eme ka ụlọ a dị ka nke ahụ dị na Shaịlo,+ m ga-emekwa ka obodo a ghọọ ihe a bụrụ ọnụ n’anya mba niile.’”’”+