Aịzaya 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eluigwe, nụrụ,+ ụwa, ṅaakwa ntị, n’ihi na Jehova ekwuwo, sị: “Azụlitewo m ụmụ, lekọtakwa ha,+ ma ha enupụworo m isi.+ Jeremaya 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Gee ntị, gị ụwa! Lee, m na-eme ka ọdachi dakwasị ndị a,+ dị ka ihe echiche ha rụpụtara,+ n’ihi na ha aṅaghị ntị n’okwu m; ha nọkwa na-ajụ iwu m.”+
2 Eluigwe, nụrụ,+ ụwa, ṅaakwa ntị, n’ihi na Jehova ekwuwo, sị: “Azụlitewo m ụmụ, lekọtakwa ha,+ ma ha enupụworo m isi.+
19 Gee ntị, gị ụwa! Lee, m na-eme ka ọdachi dakwasị ndị a,+ dị ka ihe echiche ha rụpụtara,+ n’ihi na ha aṅaghị ntị n’okwu m; ha nọkwa na-ajụ iwu m.”+