Aịzaya 5:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mbigbọ ha yiri nke ọdụm, ha na-ebigbọkwa dị ka nwa ọdụm tojuru etoju.+ Ha ga na-aba mba, nwụde anụ oriri wee buru ya pụọ, a gaghịkwa enwe onye nnapụta.+
29 Mbigbọ ha yiri nke ọdụm, ha na-ebigbọkwa dị ka nwa ọdụm tojuru etoju.+ Ha ga na-aba mba, nwụde anụ oriri wee buru ya pụọ, a gaghịkwa enwe onye nnapụta.+