Abụ Ọma 79:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha awụpụwo ọbara ha dị ka mmiriNa Jeruselem dum, ọ dịghịkwa onye ga-eli ha.+ Jeremaya 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Kwuo, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ozu ndị mmadụ ga-adị ka nsị anụ n’elu ala, dịkwa ka ùkwù ọka* onye na-ewe ihe ubi ka gbutusịrị egbutusị n’enweghị onye ga-achịkọta ha.”’”+
22 “Kwuo, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ozu ndị mmadụ ga-adị ka nsị anụ n’elu ala, dịkwa ka ùkwù ọka* onye na-ewe ihe ubi ka gbutusịrị egbutusị n’enweghị onye ga-achịkọta ha.”’”+