Ilu 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi ya, ha ga-eri mkpụrụ nke ụzọ ha mịpụtara,+ atụmatụ+ nke aka ha ga-ejukwa ha afọ. Jeremaya 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “A ga-akwụ gị ụgwọ maka ụzọ gị na omume gị.+ Ihe a bụ ọdachi nke ga-adakwasị gị, n’ihi na ọ dị ilu; n’ihi na o ruwo gị n’obi.”
18 “A ga-akwụ gị ụgwọ maka ụzọ gị na omume gị.+ Ihe a bụ ọdachi nke ga-adakwasị gị, n’ihi na ọ dị ilu; n’ihi na o ruwo gị n’obi.”