2 Ihe E Mere 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Izrel nọ+ n’enweghị ezi Chineke, n’enweghị onye nchụàjà na-ezi ihe,+ n’enweghịkwa Iwu, ruo ogologo oge. Ezikiel 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ahụhụ ga-esochi ahụhụ,+ akụkọ ga-esochikwa akụkọ, ndị mmadụ ga-achọ ọhụụ n’ọnụ onye amụma,+ iwu ga-akọ ụkọ n’ọnụ onye nchụàjà, ndụmọdụ ga-akọkwa ụkọ n’ọnụ ndị okenye.+
3 Izrel nọ+ n’enweghị ezi Chineke, n’enweghị onye nchụàjà na-ezi ihe,+ n’enweghịkwa Iwu, ruo ogologo oge.
26 Ahụhụ ga-esochi ahụhụ,+ akụkọ ga-esochikwa akụkọ, ndị mmadụ ga-achọ ọhụụ n’ọnụ onye amụma,+ iwu ga-akọ ụkọ n’ọnụ onye nchụàjà, ndụmọdụ ga-akọkwa ụkọ n’ọnụ ndị okenye.+