Abụ Ọma 88:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka à ga-asị na m nọ n’etiti ndị nwụrụ anwụ, adị m ka onye nweere onwe ya,+Dị ka ndị e gburu egbu bụ́ ndị tọgbọrọ n’ili,+Ndị ị na-adịkwaghị echeta,Ndị na-adịkwaghị enweta enyemaka gị.+ Abụ Ọma 143:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na onye iro achụwo mkpụrụ obi m ọsọ;+O gwepịaruwo mkpụrụ obi m ala.+O mewo ka m biri n’ebe gbara ọchịchịrị dị ka ndị nwụrụ anwụ kemgbe a na-amaghị ama.+
5 Dị ka à ga-asị na m nọ n’etiti ndị nwụrụ anwụ, adị m ka onye nweere onwe ya,+Dị ka ndị e gburu egbu bụ́ ndị tọgbọrọ n’ili,+Ndị ị na-adịkwaghị echeta,Ndị na-adịkwaghị enweta enyemaka gị.+
3 N’ihi na onye iro achụwo mkpụrụ obi m ọsọ;+O gwepịaruwo mkpụrụ obi m ala.+O mewo ka m biri n’ebe gbara ọchịchịrị dị ka ndị nwụrụ anwụ kemgbe a na-amaghị ama.+