Abụ Ọma 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na mmadụ ajụ ịlaghachi azụ,+ Ọ ga-amụ mma agha ya,+Ọ ga-ekwe ụta ya, ọ ga-akwadebe ya ka ọ gbaa ya.+
12 Ọ bụrụ na mmadụ ajụ ịlaghachi azụ,+ Ọ ga-amụ mma agha ya,+Ọ ga-ekwe ụta ya, ọ ga-akwadebe ya ka ọ gbaa ya.+