Abụ Ọma 36:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezi omume gị dị ka ugwu Chineke;+Mkpebi ikpe gị bụ oké ogbu mmiri.+Jehova, ị na-azọpụta mmadụ na anụmanụ.+ Abụ Ọma 116:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova na-echebe ndị na-amaghị ihe.+Ike gwụrụ m, o wee zọpụta m.+ Ilu 20:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Asịla: “M ga-emegwara ihe ọjọọ e mere m!”+ Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ,+ ọ ga-azọpụtakwa gị.+
6 Ezi omume gị dị ka ugwu Chineke;+Mkpebi ikpe gị bụ oké ogbu mmiri.+Jehova, ị na-azọpụta mmadụ na anụmanụ.+