Abụ Ọma 79:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Echetala njehie nna nna anyị hà wee taa anyị ahụhụ n’ihi ya.+Meere anyị ebere ọsọ ọsọ,+N’ihi na ike agwụla anyị kpamkpam.+ Abụ Ọma 106:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ọ napụtara ha ọtụtụ ugboro,+Ma ha onwe ha nupụrụ isi n’ihi isi ike ha,+E wedara ha n’ala n’ihi njehie ha.+ Abụ Ọma 142:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ṅaa ntị n’ákwá m na-ebesara gị,+N’ihi na ike agwụla m kpamkpam.+Napụta m n’aka ndị na-akpagbu m,+N’ihi na ha ka m ike.+
8 Echetala njehie nna nna anyị hà wee taa anyị ahụhụ n’ihi ya.+Meere anyị ebere ọsọ ọsọ,+N’ihi na ike agwụla anyị kpamkpam.+
43 Ọ napụtara ha ọtụtụ ugboro,+Ma ha onwe ha nupụrụ isi n’ihi isi ike ha,+E wedara ha n’ala n’ihi njehie ha.+
6 Ṅaa ntị n’ákwá m na-ebesara gị,+N’ihi na ike agwụla m kpamkpam.+Napụta m n’aka ndị na-akpagbu m,+N’ihi na ha ka m ike.+