Job 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe ha nọ n’ebe dị anya lepụ anya, ha amatakwaghị onye ọ bụ. Ha wee bewe ákwá n’olu dara ụda. Onye nke ọ bụla wee dọwaa+ uwe elu ya na-enweghị aka ma kpolie uzuzu elu wụkwasị n’isi ya.+
12 Mgbe ha nọ n’ebe dị anya lepụ anya, ha amatakwaghị onye ọ bụ. Ha wee bewe ákwá n’olu dara ụda. Onye nke ọ bụla wee dọwaa+ uwe elu ya na-enweghị aka ma kpolie uzuzu elu wụkwasị n’isi ya.+