Diuterọnọmi 28:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Onye mbịarambịa nke nọ n’etiti unu ga na-agbago elu elu karịa gị, ma gị onwe gị ga na-agbada ala ala.+ Ilu 30:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ohu, mgbe ọ na-achị dị ka eze,+ na onye iberiibe, mgbe o nwere ihe oriri na-ezuru ya;+ Aịzaya 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-emekwa ka ụmụ okoro bụrụ ndị isi ha, ndị na-achị n’aka ike ga-achịkwa ha.+
43 Onye mbịarambịa nke nọ n’etiti unu ga na-agbago elu elu karịa gị, ma gị onwe gị ga na-agbada ala ala.+