Jeremaya 52:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ọnwa nke anọ, n’abalị itoolu n’ọnwa ahụ,+ ụnwụ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghị ihe oriri ọ bụla.+ Ezikiel 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A ga na-atụ̀ nri ị ga-eri atụ̀. Ọ bụ shekel iri abụọ ka ị ga-eri n’otu ụbọchị.+ Ị ga na-eri ya site n’oge ruo n’oge.
6 N’ọnwa nke anọ, n’abalị itoolu n’ọnwa ahụ,+ ụnwụ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghị ihe oriri ọ bụla.+
10 A ga na-atụ̀ nri ị ga-eri atụ̀. Ọ bụ shekel iri abụọ ka ị ga-eri n’otu ụbọchị.+ Ị ga na-eri ya site n’oge ruo n’oge.