2 Ndị Eze 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’abalị itoolu+ n’ọnwa nke anọ, ụnwụ+ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghịkwa ihe oriri ọ bụla.+ Job 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Akpụkpọ ahụ́ m gbajiri oji,+ dapụsịakwa,Ọkpụkpụ m kpowere ọkụ n’ihi ịkpọ nkụ. Abụ Ákwá 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha na-ejizi oji karịa ọchịchịrị. A dịghịkwa amata ha n’okporo ámá.+Ha atawo ahụ́ bụrụzie ọkpụkpụ ọkpụkpụ.+ Ha akpọọla nkụ dị ka osisi.
3 N’abalị itoolu+ n’ọnwa nke anọ, ụnwụ+ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghịkwa ihe oriri ọ bụla.+
8 Ha na-ejizi oji karịa ọchịchịrị. A dịghịkwa amata ha n’okporo ámá.+Ha atawo ahụ́ bụrụzie ọkpụkpụ ọkpụkpụ.+ Ha akpọọla nkụ dị ka osisi.