5 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu nọ na-akwapụ ha n’ihu unu, ọ napụkwara ha ala ha n’ihi unu,+ unu wee weghara ala ha, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke unu kwere unu ná nkwa.+
22 “I wee nye ha alaeze dị iche iche+ na ndị dị iche iche, keekwa ha ná mpaghara ná mpaghara;+ ha wee nweta ala nke Saịhọn,+ bụ́ ala nke eze Heshbọn,+ nakwa ala nke Ọg+ eze Beshan.+