Ezikiel 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nri m nke m nyere gị, ntụ ọka e gwere nke ọma na mmanụ na mmanụ aṅụ m nyere gị ka i rie,+ ka i debere n’ihu ha dị ka ihe na-esi ísì ụtọ,+ o wee na-adị otú ahụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
19 Nri m nke m nyere gị, ntụ ọka e gwere nke ọma na mmanụ na mmanụ aṅụ m nyere gị ka i rie,+ ka i debere n’ihu ha dị ka ihe na-esi ísì ụtọ,+ o wee na-adị otú ahụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”