Hosia 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Ya mere, lee, m gaje ime ka o kweta, m ga-emekwa ka ọ gaa n’ala ịkpa,+ m ga-agwa ya okwu ga-eru ya n’obi.+ Maịka 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nọrọ n’oké ihe mgbu, gị ada bụ́ Zayọn, dị ka nwaanyị nke na-amụ nwa,+ n’ihi na ị ga-esi n’obodo pụọ, ị ga-ebikwa n’ọhịa.+ Ị ga-erukwa Babịlọn.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka a ga-anapụta gị.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Jehova ga-agbapụta gị n’aka ndị iro gị.+
14 “‘Ya mere, lee, m gaje ime ka o kweta, m ga-emekwa ka ọ gaa n’ala ịkpa,+ m ga-agwa ya okwu ga-eru ya n’obi.+
10 Nọrọ n’oké ihe mgbu, gị ada bụ́ Zayọn, dị ka nwaanyị nke na-amụ nwa,+ n’ihi na ị ga-esi n’obodo pụọ, ị ga-ebikwa n’ọhịa.+ Ị ga-erukwa Babịlọn.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka a ga-anapụta gị.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Jehova ga-agbapụta gị n’aka ndị iro gị.+